Ọpụpụ 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa.+ Ndị Rom 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 wee gbanwee ebube+ nke Chineke onye na-apụghị ire ure ka ọ bụrụ ihe yiri onyinyo+ nke mmadụ pụrụ ire ure na nke nnụnụ na anụ ndị nwere ụkwụ anọ na ihe ndị na-akpụ akpụ.+
4 “Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa.+
23 wee gbanwee ebube+ nke Chineke onye na-apụghị ire ure ka ọ bụrụ ihe yiri onyinyo+ nke mmadụ pụrụ ire ure na nke nnụnụ na anụ ndị nwere ụkwụ anọ na ihe ndị na-akpụ akpụ.+