Abụ Ọma 89:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị na-achị oké osimiri toro eto;+Mgbe ebili mmiri ya maliri, ọ bụ gị na-eme ka ọ dajụọ.+ Jona 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee bulie Jona tụba n’ime oké osimiri; oké osimiri ahụ wee malite ịda jụụ.+