Abụ Ọma 65:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-eme ka mkpọtụ nke oké osimiri dajụọ,+Ọ na-emekwa ka mkpọtụ nke ebili mmiri ya nakwa ọgba aghara nke mba dị iche iche dajụọ.+ Abụ Ọma 89:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị na-achị oké osimiri toro eto;+Mgbe ebili mmiri ya maliri, ọ bụ gị na-eme ka ọ dajụọ.+ Abụ Ọma 107:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ na-eme ka oké ifufe nọrọ jụụ,+Ka ebili mmiri nke oké osimiri wee dajụọ.+ Matiu 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ọ sịrị ha: “Gịnị mere obi ji na-amapụ unu, unu ndị okwukwe nta?”+ O wee bilie baara ifufe ahụ na oké osimiri ahụ mba, ebe niile wee daa jụụ.+
7 Ọ na-eme ka mkpọtụ nke oké osimiri dajụọ,+Ọ na-emekwa ka mkpọtụ nke ebili mmiri ya nakwa ọgba aghara nke mba dị iche iche dajụọ.+
26 Ma ọ sịrị ha: “Gịnị mere obi ji na-amapụ unu, unu ndị okwukwe nta?”+ O wee bilie baara ifufe ahụ na oké osimiri ahụ mba, ebe niile wee daa jụụ.+