Abụ Ọma 89:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị na-achị oké osimiri toro eto;+Mgbe ebili mmiri ya maliri, ọ bụ gị na-eme ka ọ dajụọ.+ Abụ Ọma 107:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ na-eme ka oké ifufe nọrọ jụụ,+Ka ebili mmiri nke oké osimiri wee dajụọ.+