Jenesis 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe nke ahụ gasịrị, Chineke chetara+ Noa na anụ ọhịa ọ bụla na anụ ụlọ ọ bụla ya na ha nọ n’ụgbọ ahụ,+ Chineke wee mee ka ifufe fee n’elu ụwa, mmiri ahụ wee malite ịta.+ Abụ Ọma 65:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-eme ka mkpọtụ nke oké osimiri dajụọ,+Ọ na-emekwa ka mkpọtụ nke ebili mmiri ya nakwa ọgba aghara nke mba dị iche iche dajụọ.+
8 Mgbe nke ahụ gasịrị, Chineke chetara+ Noa na anụ ọhịa ọ bụla na anụ ụlọ ọ bụla ya na ha nọ n’ụgbọ ahụ,+ Chineke wee mee ka ifufe fee n’elu ụwa, mmiri ahụ wee malite ịta.+
7 Ọ na-eme ka mkpọtụ nke oké osimiri dajụọ,+Ọ na-emekwa ka mkpọtụ nke ebili mmiri ya nakwa ọgba aghara nke mba dị iche iche dajụọ.+