Abụ Ọma 104:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 M ga-abụku Chineke m abụ n’oge niile m dị ndụ;+M ga-abụku Jehova abụ olu ụtọ n’oge ndụ m niile.+ Ọrụ Ndịozi 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma n’ihe dị ka n’etiti abalị,+ Pọl na Saịlas nọ na-ekpe ekpere ma jiri abụ na-eto Chineke;+ ee, ndị mkpọrọ nọ na-anụ olu ha. Ndị Efesọs 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 jirinụ abụ ọma+ na ito+ Chineke na abụ ime mmụọ na-agwa ibe unu okwu, na-abụ abụ+ ma na-agụ egwú olu ụtọ+ n’obi unu nye Jehova,
25 Ma n’ihe dị ka n’etiti abalị,+ Pọl na Saịlas nọ na-ekpe ekpere ma jiri abụ na-eto Chineke;+ ee, ndị mkpọrọ nọ na-anụ olu ha.
19 jirinụ abụ ọma+ na ito+ Chineke na abụ ime mmụọ na-agwa ibe unu okwu, na-abụ abụ+ ma na-agụ egwú olu ụtọ+ n’obi unu nye Jehova,