2 Samuel 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Devid wee gaa n’ihu ịgwa Abishaị na ndị niile na-ejere ya ozi, sị: “Lee, nwa m, onye si n’ahụ́ m pụta, na-achọ mkpụrụ obi m;+ ma ya fọdụzie onye ebo Benjamin!+ Hapụnụ ya ka ọ kpọwa m iyi, n’ihi na Jehova agwawo ya ka o mee otú ahụ! Abụ Ọma 34:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova nọ ndị obi ha tiwara etiwa nso;+Ọ na-azọpụtakwa ndị e gburu mmụọ ha.+ Abụ Ọma 37:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ajọ omume na-echebiri onye ezi omume,+Na-achọkwa igbu ya.+
11 Devid wee gaa n’ihu ịgwa Abishaị na ndị niile na-ejere ya ozi, sị: “Lee, nwa m, onye si n’ahụ́ m pụta, na-achọ mkpụrụ obi m;+ ma ya fọdụzie onye ebo Benjamin!+ Hapụnụ ya ka ọ kpọwa m iyi, n’ihi na Jehova agwawo ya ka o mee otú ahụ!