Diuterọnọmi 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ugbu a, deerenụ onwe unu abụ a n’akwụkwọ,+ kụziekwara ya ụmụ Izrel.+ Mee ka ọ dịrị n’ọnụ ha, ka abụ a wee ghọọrọ m ihe akaebe megide ụmụ Izrel.+ Joshụa 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ga-asị ha, ‘N’ihi na e gbochiri mmiri Jọdan mgbe e bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova banye na ya.+ Mgbe ọ gafere n’etiti Jọdan, e gbochiri mmiri Jọdan, nkume ndị a ga-abụkwara ụmụ Izrel ihe ncheta ruo mgbe a na-akaghị aka.’”+ Abụ Ọma 102:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, gị onwe gị na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,+Ihe ncheta gị ga-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
19 “Ugbu a, deerenụ onwe unu abụ a n’akwụkwọ,+ kụziekwara ya ụmụ Izrel.+ Mee ka ọ dịrị n’ọnụ ha, ka abụ a wee ghọọrọ m ihe akaebe megide ụmụ Izrel.+
7 Unu ga-asị ha, ‘N’ihi na e gbochiri mmiri Jọdan mgbe e bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova banye na ya.+ Mgbe ọ gafere n’etiti Jọdan, e gbochiri mmiri Jọdan, nkume ndị a ga-abụkwara ụmụ Izrel ihe ncheta ruo mgbe a na-akaghị aka.’”+
12 Jehova, gị onwe gị na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,+Ihe ncheta gị ga-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+