10 N’ihi na anyị anụwo otú Jehova si mee ka mmiri Oké Osimiri Uhie takọọ n’ihu unu mgbe unu si n’Ijipt pụta,+ nụkwa ihe unu mere eze abụọ nke ndị Amọraịt bụ́ ndị nọ n’ofe Jọdan, ya bụ, Saịhọn+ na Ọg,+ bụ́ ndị unu lara n’iyi.+
8 Jehova, ọ̀ bụ osimiri ka ị na-eweso iwe dị ọkụ,+ ka ọ̀ bụ oké osimiri ka ị na-eweso oké iwe?+ N’ihi na ị nọkwasịrị n’ịnyịnya gị;+ ụgbọ ịnyịnya gị bụ nzọpụta.+