22 Otú ọ dị, n’ihi na m nwetara enyemaka+ si n’ebe Chineke nọ, anọ m na-agbara ma ndị nta ma ndị ukwu àmà ruo taa, ma adịghị m ekwu ihe ọ bụla ma e wezụga ihe Ndị Amụma+ na Mozis+ kwuru na ọ bụ ihe ga-eme,
18 Ma mba niile were iwe, iwe gị wee bịa, na oge a kara aka maka ikpe ndị nwụrụ anwụ ikpe, na inye ndị ohu gị bụ́ ndị amụma+ na ndị nsọ na ndị na-atụ egwu aha gị, ndị nta na ndị ukwu,+ ụgwọ ọrụ ha,+ na ibibi+ ndị na-ebibi ụwa.”+