Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Hosia 12:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 M gwara ndị amụma okwu,+ meekwa ka a hụ ọtụtụ ọhụụ, m sitekwara n’aka ndị amụma na-eme ihe atụ dị iche iche.+

  • Emọs 3:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+

  • Matiu 2:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+

  • Ọrụ Ndịozi 3:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ma Chineke esiwo otú a mezuo ihe ndị ọ kpọsara tupu oge eruo site n’ọnụ ndị amụma niile, na Kraịst ya ga-ata ahụhụ.+

  • Ndị Rom 1:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 nke o kwere ná nkwa n’ime Akwụkwọ Nsọ tupu oge ya eruo site n’ọnụ ndị amụma ya,+

  • Ndị Hibru 1:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 1 Chineke, onye si n’ọtụtụ ụzọ gwa nna nna anyị hà okwu ọtụtụ mgbe+ n’ogologo oge gara aga site n’ọnụ ndị amụma,+

  • Jems 5:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ụmụnna m, werenụ ndị amụma+ ndị kwuru okwu n’aha Jehova+ dị ka ihe nlereanya+ nke nhụjuanya+ na inwe ndidi.+

  • 1 Pita 1:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ndị amụma, bụ́ ndị buru amụma+ banyere obiọma na-erughịrị mmadụ nke ga-abịara unu,+ jụrụ ase nke ọma banyere nzọpụta a, jirikwa nlezianya mee nnyocha banyere ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya