Ọnụ Ọgụgụ 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu. Luk 1:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 dị nnọọ ka o si n’ọnụ ndị amụma ya dị nsọ nke oge ochie+ kwuo okwu Taịtọs 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 nke dabeere n’olileanya ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-apụghị ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya tupu mgbe dị anya gara aga,+
6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu.
2 nke dabeere n’olileanya ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-apụghị ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya tupu mgbe dị anya gara aga,+