Jenesis 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee nwee okwukwe n’ebe Jehova nọ;+ o wee gụọrọ ya nke ahụ dị ka ezi omume.+ 2 Ndị Kọrịnt 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma n’ihi na anyị nwere otu mmụọ nke okwukwe ahụ dị ka nke ahụ e dere banyere ya, sị: “Enwere m okwukwe, ya mere, ekwuru m okwu,”+ anyị onwe anyị nwekwara okwukwe, ya mere, anyị na-ekwu okwu, Ndị Hibru 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Okwukwe+ bụ atụmanya e ji n’aka na ihe ndị a na-ele anya ha+ ga-emezu, ihe àmà doro anya na ihe ndị a na-adịghị ahụ anya+ dị adị n’ezie.
13 Ma n’ihi na anyị nwere otu mmụọ nke okwukwe ahụ dị ka nke ahụ e dere banyere ya, sị: “Enwere m okwukwe, ya mere, ekwuru m okwu,”+ anyị onwe anyị nwekwara okwukwe, ya mere, anyị na-ekwu okwu,
11 Okwukwe+ bụ atụmanya e ji n’aka na ihe ndị a na-ele anya ha+ ga-emezu, ihe àmà doro anya na ihe ndị a na-adịghị ahụ anya+ dị adị n’ezie.