Abụ Ọma 86:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Chee ihu n’ebe m nọ ma meere m amara.+Nye ohu gị ike gị,+Zọpụtakwa nwa ohu gị nwaanyị.+ Luk 1:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Meri wee sị: “Lee! Abụ m nwa agbọghọ bụ́ ohu Jehova!+ Ka o mee dị ka i kwuru.” Mmụọ ozi ahụ wee si n’ebe ọ nọ pụọ.
38 Meri wee sị: “Lee! Abụ m nwa agbọghọ bụ́ ohu Jehova!+ Ka o mee dị ka i kwuru.” Mmụọ ozi ahụ wee si n’ebe ọ nọ pụọ.