Abụ Ọma 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-adịghị eji mkpụrụ obi M* eme ihe efu,+Onye na-adịghịkwa aṅụ iyi ụgha.+ Aịzaya 35:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Okporo ụzọ ga-adị n’ebe ahụ,+ ee, ụzọ ga-adị; a ga na-akpọ ya Ụzọ nke Ịdị Nsọ.+ Onye na-adịghị ọcha agaghị esi na ya gafee.+ Ọ ga-abụ maka onye na-eje ije n’ụzọ ahụ, ọ dịghịkwa ndị nzuzu ga-awagharị na ya.
4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-adịghị eji mkpụrụ obi M* eme ihe efu,+Onye na-adịghịkwa aṅụ iyi ụgha.+
8 Okporo ụzọ ga-adị n’ebe ahụ,+ ee, ụzọ ga-adị; a ga na-akpọ ya Ụzọ nke Ịdị Nsọ.+ Onye na-adịghị ọcha agaghị esi na ya gafee.+ Ọ ga-abụ maka onye na-eje ije n’ụzọ ahụ, ọ dịghịkwa ndị nzuzu ga-awagharị na ya.