2 Samuel 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee na-agbapụ akụ́, ka o wee chụsaa ha;+Meekwa ka àmụ̀mà gbuo, ka o wee tinye ha n’ọgba aghara.+ Job 36:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 O kpuchiwo àmụ̀mà n’ime aka ya,Ọ na-enyekwa ya iwu ka ọ bịakwasị onye mwakpo.+ Abụ Ọma 144:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mee ka àmụ̀mà gbuo ka i wee chụsasịa ndị iro;+Gbapụ akụ̀ gị ka i wee tinye ha n’ọgba aghara.+
15 O wee na-agbapụ akụ́, ka o wee chụsaa ha;+Meekwa ka àmụ̀mà gbuo, ka o wee tinye ha n’ọgba aghara.+