2 Samuel 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee na-agbapụ akụ́, ka o wee chụsaa ha;+Meekwa ka àmụ̀mà gbuo, ka o wee tinye ha n’ọgba aghara.+ Job 36:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 O kpuchiwo àmụ̀mà n’ime aka ya,Ọ na-enyekwa ya iwu ka ọ bịakwasị onye mwakpo.+ Abụ Ọma 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee na-agbapụ akụ́ ya, ka o wee chụsaa ha;+O mekwara ka àmụ̀mà gbuo, ka o wee tinye ha n’ọgba aghara.+ Abụ Ọma 77:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụda égbè eluigwe gị dị ka ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya;+Àmụ̀mà emewo ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa mere mkpatụ, malitekwa ịma jijiji.+ Abụ Ọma 97:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Àmụ̀mà ya mere ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa hụrụ ya wee nọrọ n’oké ihe mgbu.+ Zekaraya 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova ga-eme ka a mara na ya nọnyeere ha,+ ọ ga-agbapụkwa ụta ya dị ka àmụ̀mà.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-afụ opi,+ ọ ga-esoro ifufe nke ebe ndịda gaa.+
15 O wee na-agbapụ akụ́, ka o wee chụsaa ha;+Meekwa ka àmụ̀mà gbuo, ka o wee tinye ha n’ọgba aghara.+
14 O wee na-agbapụ akụ́ ya, ka o wee chụsaa ha;+O mekwara ka àmụ̀mà gbuo, ka o wee tinye ha n’ọgba aghara.+
18 Ụda égbè eluigwe gị dị ka ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya;+Àmụ̀mà emewo ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa mere mkpatụ, malitekwa ịma jijiji.+
14 Jehova ga-eme ka a mara na ya nọnyeere ha,+ ọ ga-agbapụkwa ụta ya dị ka àmụ̀mà.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-afụ opi,+ ọ ga-esoro ifufe nke ebe ndịda gaa.+