Abụ Ọma 97:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Àmụ̀mà ya mere ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa hụrụ ya wee nọrọ n’oké ihe mgbu.+ Habakọk 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ìhè ya gbukepụrụ dị nnọọ ka anyanwụ.+ Ụzarị ìhè abụọ si n’aka ya na-apụta, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ike ya zoro.+
4 Ìhè ya gbukepụrụ dị nnọọ ka anyanwụ.+ Ụzarị ìhè abụọ si n’aka ya na-apụta, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ike ya zoro.+