Abụ Ọma 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+ Abụ Ọma 119:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ana m aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe ncheta gị,+Dị nnọọ ka m na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe niile ọzọ dị oké ọnụ ahịa.+ Abụ Ọma 119:168 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 168 Ana m edebe iwu gị na ihe ncheta gị,+N’ihi na ụzọ m niile dị n’ihu gị.+
7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+
14 Ana m aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe ncheta gị,+Dị nnọọ ka m na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe niile ọzọ dị oké ọnụ ahịa.+