2 Ihe E Mere 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ọ bụrụ na i jee ije n’ihu m, dị nnọọ ka Devid+ nna gị jere, site n’ime ihe niile m nyere gị n’iwu+ ma debe ụkpụrụ m+ na mkpebi ikpe m,+ Abụ Ọma 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na mkpebi ikpe ya niile dị n’ihu m,+M gaghịkwa ewepụ ụkpụrụ ya n’ebe m nọ.+
17 “Ọ bụrụ na i jee ije n’ihu m, dị nnọọ ka Devid+ nna gị jere, site n’ime ihe niile m nyere gị n’iwu+ ma debe ụkpụrụ m+ na mkpebi ikpe m,+