1 Ndị Eze 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụ na i jee ije+ n’ihu m, dị nnọọ ka Devid+ nna gị jere, n’obi na-eguzosi ike n’ezi ihe+ nakwa n’izi ezi+ site n’ime ihe niile m nyere gị n’iwu+ ma debe ụkpụrụ+ m na mkpebi ikpe m,+ Abụ Ọma 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na obiọma* gị dị n’ihu m,Ejewokwa m ije n’eziokwu gị.+
4 Ọ bụrụ na i jee ije+ n’ihu m, dị nnọọ ka Devid+ nna gị jere, n’obi na-eguzosi ike n’ezi ihe+ nakwa n’izi ezi+ site n’ime ihe niile m nyere gị n’iwu+ ma debe ụkpụrụ+ m na mkpebi ikpe m,+