2 Ndị Eze 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ana m arịọ gị arịrịọ, Jehova, biko, cheta+ otú m si jiri eziokwu+ na obi zuru ezu+ jee ije+ n’ihu gị, ọ bụkwa ihe dị mma n’anya gị ka m mere.”+ Hezekaya wee malite ịkwasi ákwá ike.+ Abụ Ọma 43:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Zipụ ìhè gị nakwa eziokwu gị.+Ka ha na-edu m.+Ka ha duru m rute n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+ Abụ Ọma 86:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+
3 “Ana m arịọ gị arịrịọ, Jehova, biko, cheta+ otú m si jiri eziokwu+ na obi zuru ezu+ jee ije+ n’ihu gị, ọ bụkwa ihe dị mma n’anya gị ka m mere.”+ Hezekaya wee malite ịkwasi ákwá ike.+
3 Zipụ ìhè gị nakwa eziokwu gị.+Ka ha na-edu m.+Ka ha duru m rute n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+
11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+