1 Ndị Eze 8:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 mgbe ahụ, gị onwe gị, nọrọ n’eluigwe nụrụ, gbagharakwa mmehie ndị ohu gị, ya bụ, mmehie nke ndị gị bụ́ Izrel, n’ihi na ị na-ezi+ ha ụzọ dị mma nke ha kwesịrị ije ije na ya;+ mee ka mmiri zoo+ n’ala gị nke i nyere ndị gị ka ọ bụrụ ihe nketa ha. Abụ Ọma 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, zi m ụzọ gị,+Duokwa m n’ụzọ ezi omume n’ihi ndị iro m. Abụ Ọma 119:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Jehova, biko, kụziere m ije ije n’ụkpụrụ gị,+Ka m wee deberuo ya n’isi.+ Abụ Ọma 143:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mee ka m nụrụ obiọma* gị n’ụtụtụ,+N’ihi na ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi.+Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ije ije na ya,+N’ihi na ọ bụ gị ka m nyere mkpụrụ obi m.+ Aịzaya 54:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ gị niile+ ga-abụ ndị Jehova kụziiri ihe,+ udo nke ụmụ gị ga-adịkwa ukwuu.+
36 mgbe ahụ, gị onwe gị, nọrọ n’eluigwe nụrụ, gbagharakwa mmehie ndị ohu gị, ya bụ, mmehie nke ndị gị bụ́ Izrel, n’ihi na ị na-ezi+ ha ụzọ dị mma nke ha kwesịrị ije ije na ya;+ mee ka mmiri zoo+ n’ala gị nke i nyere ndị gị ka ọ bụrụ ihe nketa ha.
8 Mee ka m nụrụ obiọma* gị n’ụtụtụ,+N’ihi na ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi.+Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ije ije na ya,+N’ihi na ọ bụ gị ka m nyere mkpụrụ obi m.+