1 Ndị Eze 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị+ na okwu Jehova ruru Ịlaịja ntị n’afọ nke atọ, sị: “Gaa gosi Ehab onwe gị, n’ihi na ekpebisiwo m ike ime ka mmiri zoo n’elu ala.”+ Abụ Ọma 68:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke, i mere ka mmiri malite izosi ike;+Ọbụna mgbe ihe nketa gị dara mbà—gị onwe gị na-eme ka o nweta ume.+
18 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị+ na okwu Jehova ruru Ịlaịja ntị n’afọ nke atọ, sị: “Gaa gosi Ehab onwe gị, n’ihi na ekpebisiwo m ike ime ka mmiri zoo n’elu ala.”+
9 Chineke, i mere ka mmiri malite izosi ike;+Ọbụna mgbe ihe nketa gị dara mbà—gị onwe gị na-eme ka o nweta ume.+