Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 25:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Jehova, biko, mee ka m mara ụzọ gị;+

      Zi m ụzọ gị.+

  • Abụ Ọma 27:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Jehova, biko, zi m ụzọ gị,+

      Duokwa m n’ụzọ ezi omume n’ihi ndị iro m.

  • Abụ Ọma 86:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+

      M ga-eje ije n’eziokwu gị.+

      Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+

  • Abụ Ọma 94:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Jaa, obi ụtọ na-adịrị dimkpa ị na-agbazi,+

      Na onye ị na-akụzikwara iwu gị,+

  • Abụ Ọma 119:102
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 102 Esighị m ná mkpebi ikpe gị pụọ,+

      N’ihi na gị onwe gị eziwo m ihe.+

  • Aịzaya 30:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Jehova ga-enye unu nri n’ụdị ahụhụ, nyekwa unu mmiri n’ụdị mmegbu;+ n’agbanyeghị nke ahụ, Onye Ozizi Ukwu gị agakwaghị ezo onwe ya ezo, anya gị ga-aghọkwa anya na-ahụ Onye Ozizi Ukwu gị.+

  • Aịzaya 54:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ụmụ gị niile+ ga-abụ ndị Jehova kụziiri ihe,+ udo nke ụmụ gị ga-adịkwa ukwuu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya