Abụ Ọma 25:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova, biko, mee ka m mara ụzọ gị.+ Kụziere m ụzọ gị.+