Ọpụpụ 33:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, biko, mee ka m mara ụzọ gị,+ ka m wee mara gị, ka ihe m na-adịkwa gị mma. Chetakwa na mba a bụ ndị gị.”+ Abụ Ọma 86:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+ M ga-eje ije n’ezigbo ụzọ gị.+ Mee ka m jiri obi m niile* na-atụ egwu aha gị.+ Abụ Ọma 143:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mee ka m nụ banyere ịhụnanya gị n’ụtụtụ,N’ihi na m tụkwasịrị gị obi. Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ịna-eso,+N’ihi na ọ bụ gị ka m lekwasịrị anya.
13 Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, biko, mee ka m mara ụzọ gị,+ ka m wee mara gị, ka ihe m na-adịkwa gị mma. Chetakwa na mba a bụ ndị gị.”+
11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+ M ga-eje ije n’ezigbo ụzọ gị.+ Mee ka m jiri obi m niile* na-atụ egwu aha gị.+
8 Mee ka m nụ banyere ịhụnanya gị n’ụtụtụ,N’ihi na m tụkwasịrị gị obi. Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ịna-eso,+N’ihi na ọ bụ gị ka m lekwasịrị anya.