Ọpụpụ 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ugbu a, biko, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,+ biko, mee ka m mara ụzọ gị,+ ka m wee mara gị, ka ihe m wee masị gị. Chetakwa na mba a bụ ndị gị.”+
13 Ugbu a, biko, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,+ biko, mee ka m mara ụzọ gị,+ ka m wee mara gị, ka ihe m wee masị gị. Chetakwa na mba a bụ ndị gị.”+