Ọpụpụ 33:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, biko, mee ka m mara ụzọ gị,+ ka m wee mara gị, ka ihe m na-adịkwa gị mma. Chetakwa na mba a bụ ndị gị.”+
13 Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, biko, mee ka m mara ụzọ gị,+ ka m wee mara gị, ka ihe m na-adịkwa gị mma. Chetakwa na mba a bụ ndị gị.”+