Abụ Ọma 25:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, biko, mee ka m mara ụzọ gị;+Zi m ụzọ gị.+ Abụ Ọma 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, zi m ụzọ gị,+Duokwa m n’ụzọ ezi omume n’ihi ndị iro m. Abụ Ọma 86:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+ Abụ Ọma 119:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Jehova, biko, kụziere m ije ije n’ụkpụrụ gị,+Ka m wee deberuo ya n’isi.+ Aịzaya 30:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+
11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+
21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+