Ọpụpụ 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ugbu a, biko, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,+ biko, mee ka m mara ụzọ gị,+ ka m wee mara gị, ka ihe m wee masị gị. Chetakwa na mba a bụ ndị gị.”+ Abụ Ọma 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, biko, duo m n’ezi omume+ gị n’ihi na ndị iro gbara m gburugburu;+Mee ka ụzọ gị dị larịị n’ihu m.+ Abụ Ọma 86:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+ Abụ Ọma 143:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mee ka m nụrụ obiọma* gị n’ụtụtụ,+N’ihi na ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi.+Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ije ije na ya,+N’ihi na ọ bụ gị ka m nyere mkpụrụ obi m.+
13 Ugbu a, biko, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,+ biko, mee ka m mara ụzọ gị,+ ka m wee mara gị, ka ihe m wee masị gị. Chetakwa na mba a bụ ndị gị.”+
8 Jehova, biko, duo m n’ezi omume+ gị n’ihi na ndị iro gbara m gburugburu;+Mee ka ụzọ gị dị larịị n’ihu m.+
11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+
8 Mee ka m nụrụ obiọma* gị n’ụtụtụ,+N’ihi na ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi.+Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ije ije na ya,+N’ihi na ọ bụ gị ka m nyere mkpụrụ obi m.+