Ọpụpụ 16:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu, Erọn debere ya n’Ihe Àmà+ ahụ ka ọ bụrụ ihe a ga-edebe edebe. Abụ Ọma 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+
34 Dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu, Erọn debere ya n’Ihe Àmà+ ahụ ka ọ bụrụ ihe a ga-edebe edebe.
7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+