Abụ Ọma 118:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka Onye na-abịa n’aha Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi;+Anyị esiwo n’ụlọ Jehova gọzie unu.+