Matiu 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 o wee sị: “N’ezie, ana m asị unu, Ọ bụrụ na unu echigharịghị wee dịrị ka ụmụntakịrị,+ unu agaghị aba n’alaeze eluigwe ma ọlị.+ 1 Ndị Kọrịnt 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụmụnna m, unu abụla ụmụaka n’ike ịghọta ihe,+ kama bụrụnụ ụmụ ọhụrụ n’ebe ihe ọjọọ dị;+ ma bụrụnụ dimkpa n’ike ịghọta ihe.+
3 o wee sị: “N’ezie, ana m asị unu, Ọ bụrụ na unu echigharịghị wee dịrị ka ụmụntakịrị,+ unu agaghị aba n’alaeze eluigwe ma ọlị.+
20 Ụmụnna m, unu abụla ụmụaka n’ike ịghọta ihe,+ kama bụrụnụ ụmụ ọhụrụ n’ebe ihe ọjọọ dị;+ ma bụrụnụ dimkpa n’ike ịghọta ihe.+