Ọpụpụ 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Izrel hụkwara aka dị ike nke Jehova ji mee ihe megide ndị Ijipt; ndị Izrel wee malite ịtụ egwu Jehova na inwe okwukwe n’ebe Jehova nọ nakwa n’ebe Mozis ohu ya nọ.+ Abụ Ọma 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe.+Jehova, kpee m ikpe dị ka ezi omume m si dị+Nakwa dị ka iguzosi ike n’ezi ihe+ m si dị.
31 Izrel hụkwara aka dị ike nke Jehova ji mee ihe megide ndị Ijipt; ndị Izrel wee malite ịtụ egwu Jehova na inwe okwukwe n’ebe Jehova nọ nakwa n’ebe Mozis ohu ya nọ.+
8 Jehova ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe.+Jehova, kpee m ikpe dị ka ezi omume m si dị+Nakwa dị ka iguzosi ike n’ezi ihe+ m si dị.