Jenesis 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke wee sị: “Ka e nwee ihe ndị na-enye ìhè na mbara eluigwe iji kpaa ókè n’agbata ehihie na abalị;+ ha ga-abụ ihe ịrịba ama na ihe e ji agụ oge na ụbọchị na afọ.+ Abụ Ọma 74:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ gị nwe ehihie; ọ bụkwa gị nwe abalị.+Gị onwe gị mere ihe na-enye ìhè, bụ́ anyanwụ.+
14 Chineke wee sị: “Ka e nwee ihe ndị na-enye ìhè na mbara eluigwe iji kpaa ókè n’agbata ehihie na abalị;+ ha ga-abụ ihe ịrịba ama na ihe e ji agụ oge na ụbọchị na afọ.+