Job 34:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọchịchịrị ma ọ bụ oké itiri ọ bụla adịghị,Bụ́ ebe ndị na-eme ihe ọjọọ ga-ezo.+ Daniel 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ na-ekpughe ihe ndị miri emi nakwa ihe ndị zoro ezo,+ ọ makwaara ihe dị n’ọchịchịrị;+ ọ bụkwa n’ebe ọ nọ ka ìhè bi.+
22 Ọ na-ekpughe ihe ndị miri emi nakwa ihe ndị zoro ezo,+ ọ makwaara ihe dị n’ọchịchịrị;+ ọ bụkwa n’ebe ọ nọ ka ìhè bi.+