Abụ Ọma 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, ịdị mma na obiọma* ga na-achụ m ụbọchị niile nke ndụ m;+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.+ Mkpughe 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ya mere ha ji nọrọ n’ihu+ ocheeze Chineke; ha na-ejekwara ya ozi dị nsọ+ ehihie na abalị n’ụlọ nsọ ya; Onye ahụ nke nọ ọdụ n’ocheeze ahụ+ ga-agbasakwa ụlọikwuu+ ya n’isi ha.
6 N’ezie, ịdị mma na obiọma* ga na-achụ m ụbọchị niile nke ndụ m;+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.+
15 Ọ bụ ya mere ha ji nọrọ n’ihu+ ocheeze Chineke; ha na-ejekwara ya ozi dị nsọ+ ehihie na abalị n’ụlọ nsọ ya; Onye ahụ nke nọ ọdụ n’ocheeze ahụ+ ga-agbasakwa ụlọikwuu+ ya n’isi ha.