1 Ndị Eze 8:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 ka o wee mee ka obi anyị dịrị+ n’ebe ọ nọ ije ije n’ụzọ ya niile+ na idebe ihe ndị o nyere n’iwu+ na ụkpụrụ+ ya na mkpebi ikpe ya,+ bụ́ ndị o nyere nna nna anyị hà n’iwu. Abụ Ọma 119:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mee ka obi m dịrị n’ihe ncheta gị,+Ọ bụghị n’uru.+ Ilu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obi onye eze dị ka iyi n’aka Jehova.+ Ebe ọ bụla ọ chọrọ, ya echee ya ihu.+
58 ka o wee mee ka obi anyị dịrị+ n’ebe ọ nọ ije ije n’ụzọ ya niile+ na idebe ihe ndị o nyere n’iwu+ na ụkpụrụ+ ya na mkpebi ikpe ya,+ bụ́ ndị o nyere nna nna anyị hà n’iwu.