Abụ Ọma 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova bụ òkè e kenyere m+ nakwa iko e nyere m.+Ị na-ejidesiri m òkè m ike. Abụ Ọma 73:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Anụ ahụ́ m na obi m adawo mbà.+Chineke bụụrụ obi m oké nkume, bụrụkwa òkè m ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 119:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Jehova bụ òkè m;+Ekwewo m nkwa idebe okwu gị.+ Abụ Ákwá 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mkpụrụ obi m kwuru, sị, “Jehova bụ òkè m,+ ọ bụ ya mere m ga-eji chere ya.”+