Abụ Ọma 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova bụ òkè e kenyere m+ nakwa iko e nyere m.+Ị na-ejidesiri m òkè m ike. Abụ Ọma 119:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Jehova bụ òkè m;+Ekwewo m nkwa idebe okwu gị.+ Abụ Ọma 142:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova, akpọkuru m gị ka i nyere m aka.+Asịrị m: “Ị bụ ebe mgbaba m,+Bụrụkwa òkè m+ n’ala ndị dị ndụ.”+ Abụ Ákwá 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mkpụrụ obi m kwuru, sị, “Jehova bụ òkè m,+ ọ bụ ya mere m ga-eji chere ya.”+
5 Jehova, akpọkuru m gị ka i nyere m aka.+Asịrị m: “Ị bụ ebe mgbaba m,+Bụrụkwa òkè m+ n’ala ndị dị ndụ.”+