Abụ Ọma 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gịnị ka m gaara eme ma a sị nnọọ na enweghị m okwukwe n’ịhụ ịdị mma Jehova n’ala ndị dị ndụ?+ Jeremaya 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Adị m ka nwa ebule dị nwayọọ, nke a kpụtara n’ebe a ga-egbu ya,+ amaghị m na ọ bụ m ka ha mere atụmatụ imegide, sị:+ “Ka anyị laa osisi a na mkpụrụ ya n’iyi, ka anyị gbupụ ya n’ala ndị dị ndụ,+ ka a ghara icheta aha ya ọzọ.”
19 Adị m ka nwa ebule dị nwayọọ, nke a kpụtara n’ebe a ga-egbu ya,+ amaghị m na ọ bụ m ka ha mere atụmatụ imegide, sị:+ “Ka anyị laa osisi a na mkpụrụ ya n’iyi, ka anyị gbupụ ya n’ala ndị dị ndụ,+ ka a ghara icheta aha ya ọzọ.”