Abụ Ọma 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ ga-anata ngọzi n’aka Jehova,+Natakwa ezi omume n’aka Chineke nke nzọpụta ya.+ Abụ Ọma 88:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 88 Jehova, Chineke nke nzọpụta m,+Akwara m ákwá n’ehihie,+Kwaakwa ákwá n’abalị, n’ihu gị.+