2 Samuel 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma eleghị anya, Jehova ga-eji anya ya hụrụ,+ Jehova ga-enyeghachi m ihe ọma kama nkọcha ọ kọchara m taa.”+ Abụ Ọma 119:153 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 153 Hụ mmekpa ahụ́ m, napụta m;+N’ihi na echefughị m iwu gị.+
12 Ma eleghị anya, Jehova ga-eji anya ya hụrụ,+ Jehova ga-enyeghachi m ihe ọma kama nkọcha ọ kọchara m taa.”+