Diuterọnọmi 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova bụ́ Chineke gị achọghịkwa ige Belam ntị;+ kama Jehova bụ́ Chineke gị mere ka nkọcha ahụ ghọọrọ gị ngọzi,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị hụrụ gị n’anya.+ Abụ Ọma 109:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka ha na-akọcha m,+Ma, ka gị onwe gị na-agọzi m.+Ha ebiliwo, ma ka ihere mee ha,+Ka ohu gị ṅụrịakwa ọṅụ.+
5 Jehova bụ́ Chineke gị achọghịkwa ige Belam ntị;+ kama Jehova bụ́ Chineke gị mere ka nkọcha ahụ ghọọrọ gị ngọzi,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị hụrụ gị n’anya.+
28 Ka ha na-akọcha m,+Ma, ka gị onwe gị na-agọzi m.+Ha ebiliwo, ma ka ihere mee ha,+Ka ohu gị ṅụrịakwa ọṅụ.+