1 Samuel 25:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe mmadụ biliri ịchụ gị ọsọ na ịchọ mkpụrụ obi gị, a ga-ekechi mkpụrụ obi onyenwe m n’akpa ndụ+ nke dị n’aka Jehova bụ́ Chineke gị;+ ma ọ ga-agbapụ mkpụrụ obi ndị iro gị dị ka à ga-asị na e si n’èbè gbapụ ya.+
29 Mgbe mmadụ biliri ịchụ gị ọsọ na ịchọ mkpụrụ obi gị, a ga-ekechi mkpụrụ obi onyenwe m n’akpa ndụ+ nke dị n’aka Jehova bụ́ Chineke gị;+ ma ọ ga-agbapụ mkpụrụ obi ndị iro gị dị ka à ga-asị na e si n’èbè gbapụ ya.+