Abụ Ọma 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe m kpọkuru gị, biko, za m, Chineke m bụ́ onye ezi omume.+N’oge ahụhụ, meere m ohere sara mbara.Meere m amara,+ nụkwa ekpere m. Abụ Ọma 130:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova, biko, nụrụ olu m.+Ka ntị gị nụkwa olu arịrịọ m.+
4 Mgbe m kpọkuru gị, biko, za m, Chineke m bụ́ onye ezi omume.+N’oge ahụhụ, meere m ohere sara mbara.Meere m amara,+ nụkwa ekpere m.