Job 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Akpụkpọ ahụ́ m gbajiri oji,+ dapụsịakwa,Ọkpụkpụ m kpowere ọkụ n’ihi ịkpọ nkụ. Abụ Ọma 63:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Chineke, ị bụ Chineke m, m na-achọsi gị ike.+Agụụ gị na-agụ mkpụrụ obi m.+Agụụ gị emewo ka ike gwụ anụ ahụ́ mN’ala kpọrọ nkụ nke ihe na-adịghị, n’ebe mmiri na-adịghị.+ Abụ Ọma 102:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ụbọchị ndụ m agwụwo dị ka anwụrụ ọkụ si ekusasị,+Ọkpụkpụ m dịkwa ọkụ dị nnọọ ka ekwú ọkụ.+
63 Chineke, ị bụ Chineke m, m na-achọsi gị ike.+Agụụ gị na-agụ mkpụrụ obi m.+Agụụ gị emewo ka ike gwụ anụ ahụ́ mN’ala kpọrọ nkụ nke ihe na-adịghị, n’ebe mmiri na-adịghị.+
3 N’ihi na ụbọchị ndụ m agwụwo dị ka anwụrụ ọkụ si ekusasị,+Ọkpụkpụ m dịkwa ọkụ dị nnọọ ka ekwú ọkụ.+