Jenesis 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E wee kechaa eluigwe na ụwa na ihe niile dị n’ime ha.+ Abụ Ọma 104:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụrụ na i zipụ mmụọ gị, a na-eke ha;+Ị na-emekwa ka ihu ala dị ọhụrụ.