Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 27:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 “Ka Jehova bụ́ Chineke nke mmụọ+ nke ụdị anụ ahụ́+ niile họpụta nwoke+ ga-abụ onyeisi nzukọ a,

  • Job 33:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Ọ bụ mmụọ Chineke kere m,+

      Ọ bụkwa ume Onye Pụrụ Ime Ihe Niile mere ka m dị ndụ.+

  • Abụ Ọma 33:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Ọ bụ site n’okwu Jehova ka e kere eluigwe,+

      Ọ bụkwa site na mmụọ nke ọnụ ya ka e kere ihe niile dị n’ime ya.+

  • Aịzaya 32:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 ruo mgbe e si n’eluigwe wụkwasị anyị mmụọ,+ mgbe ala ịkpa ghọrọ ubi mkpụrụ osisi, e werekwa ubi mkpụrụ osisi dị ka ezigbo oké ọhịa.+

  • Ezikiel 37:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 O wee sị m: “Buoro ifufe amụma. Buo amụma, gị nwa nke mmadụ, sị ifufe, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Gị ifufe, si n’ifufe anọ bịa fekwasị ndị a e gburu egbu+ ka ha dị ndụ ọzọ.”’”+

  • Ọrụ Ndịozi 17:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 N’ihi na ọ bụ ya nyere anyị ndụ, meekwa ka anyị na-ejegharị, na-adị ndụ,+ ọbụna dị ka ụfọdụ ndị na-ede abụ uri+ n’etiti unu kwuru, ‘N’ihi na anyị bụkwa ndị ọ mụrụ.’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya